ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Agnes |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1980 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, social worker |
Ọkwá o ji | member of parliament |
Mpaghara ntuli aka | Bugiri District |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University, Law Development Centre |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
isii Agnes Taaka nke a makwaara dị ka Taaka Agnes Wejuli (amụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Eprel n'afọ 1980) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, Social Worker, na onye omeiwu. Ọ bụ nwanyị nnọchi anya mpaghara nke Bugiri District. Ọ rụrụ ọrụ na nke itoolu, nke iri na nke iri na otu nke Uganda dị ka onye omeiwu. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị, National Resistance Movement.[1][2] Ọ bụ nwanyị omebe iwu nke Bugiri District ugbu a n'oge(2021-2026) mgbe ekwupụtara ya dị ka onye mmeri na ntuli aka onye isi ala na nke ndị omebe iwu na Uganda.[3][4]
<ref>
tag; no text was provided for refs named :0